Oge okpomọkụ bụ oge na-ekpo ọkụ ma na-agbanwe agbanwe. Onye ọ bụla na-ekwu na oge okpomọkụ dị ka ihu nwa ọhụrụ na ọ ga-agbanwe. Mgbe obi dị ya ụtọ, anyanwụ na-enwu nke ọma. Mgbe ọ dị mwute, anyanwụ na-ezo n'ígwé ojii na-akwa ákwá na nzuzo. Mgbe iwe dị ya, e nwere ígwé ojii gbara ọchịchịrị, àmụ̀mà na égbè eluigwe, o wee ...
GỤKWUO